NECO-IGBO-ANSWERS
Keep Subscribing With Us To
Enjoy Our Service And Get Your Legit.
Solution Before Exam Time.
====================================
NECO-IGBO-ANSWERS
Igbo-Obj.
1ABBCAAEDED
11EABBECAEDB
21DDABECACEA
31CBAAADABAE
41ACCABEDBEC
51DECBBDCEDD
Theory
(12a)
(a) Akụbụzọ na-eme ede ruere nwanyị ọ chefuo onye kọrọ ya
(b) Akụbụzọ na-eme bụ e megbuchaa nwa ụkwụ ụbọchị ịgu e cheta ya
(ch) Akụbụzọ na-eme bụ ikwe buru nri ọ gbakụta ala azu
(12b)
(a) Akụbụzọ anaghị achọ mmekọrịta ha na ndị nkụzi ya
(b) Akụbụzọ bụ hedimasta kara aka ma kajakwaa akaja
(ch) Akụbụzọ nwere ụtarị atọ ọ na eji abịa akwụkwọ.
====================================
(10)
====================================
(6)
Enweghịm ike ịdị ndụ na ewezuga ụbọ nna m. Mgbe ọ bụ nwa okorobịa, ọ na-anọkari n’ihu ezi anyị n’oge mgbede ma na-akpọ ụbọ a. Ndị mmadụ na-agbakwa egwu, na-akụ aka, mechikwaa anya ma na-ege ntị. Ekwentị ga-akụ ma ndị mmadụ agaghị etinye ya uche. Otu ụbọchị, ọ bụ nnem bu onye kwụsịrị ige ntị.
Anaara m ele anya na mkpịsị aka nnam mgbe ọ bụla ọ na-akpọ ụbọ a. Chai! ka ha si ada n’usoro ma dịkwa ụtọ. Ụmụnne m nwoke ndị nke tọrọ m achọghị imụta otu e si akpọ ụbọ a. Ma mụ onwe m chọrọ, ya mere nna m jiri kuziere m ihe niile gbasara otu e si akpọ ụbọ aka. Emechara, ọ bụrụzie ogologo mkpịsị aka m ka m jizi na-akpọ ụbọ a. Mkpịsị aka m na-akpọ ụbọ osisi karịa nke nnam. A mụtara ya nke ọma. Ọ doro m nnọọ anya.
====================================
(8)
====================================
(7)
====================================
(4)
====================================
(2a)
(a) b
(b) ch
(ch) d
(d) f
(e) g
(2b)
(a)ụdaume bụ mkpụrụ ụda asụsụ eji nkupụta ume a kpọpụta n’enweghi mgbochi n’ oghere ọnụ. ebe mgbochiume bụ mkpụrụ ụda asụsụ a na enwe mgbọchi n’ikuku na mkpọpụta ha site na mmetụtọ ogan okwu na ibe ya.
(b) Ụdaume di asatọ na mkpụrụ edemede Igbo ebe mgbochiume di iri abụọ na asatọ na edemede igbo
====================================
(5a)
Njiko bukwa oto time nkejdasysy e nwere n’Igbo o by njiko na-ejiko okwu any! na-ekwu mgbe any! na-asu Igbo.obu mkpuro okwu na-ejiko mkpurya susy ma obu okwie abyo maoby karia ony nasusu Igbo
(5b)
(i)ma
(ii)na
(5c)
(i)Ada di ogologo ma Nneka di mkpumkpu
(ii)Obi zara ezi ma Uju churu mimiri